1. Ebe Enyemaka
  2. Deactivate and reactivate accounts
  3. Otu esi ewepụ̀ ike na akaụntụ gị

Otu esi ewepụ̀ ike na akaụntụ gị

Ị na-eme ezumike na X? Anyị nwetara ya. Mgbe ụfọdụ, ọ dị mma ịlaghachi azụ n'ihe niile na-eme. Ma ọ bụ ọ bụrụ na ị na-achọ ezumike na-adịgide adịgide, anyị nwekwara ike inyere gị aka. Soro ntuziaka anyị site na nzọụkwụ maka otu esi ewepụ̀ ike—ma ọ bụ hichapụ- akaụntụ X gị.

Mara: Ọ bụrụ na ị na-enwe nsogbu akaụntụ (dịka ọmụmaatụ Twiit gasi na-efuna-eso ụzọ ezighi ezi ma ọ bụ onu ogugu isoOzi Òzugbo a na-enyo enyo ma ọ bụ imebi akaụntụ gị), iwepụ na ịtogharị akaụntụ gị agaghị edozi ya. Biko rụtụ aka na akụkọ nsogbu anyị ma ọ bụ kpọtụrụ Nkwado X.

 

Nwepụ̀ ike vs ihichapụ akaụntụ Twitter gị

Iwepụ̀ ike na akaụntụ Twitter gị bụ nzọụkwụ mbụ iji ihichapụ akaụntụ gị kpamkpam. Mwepụ̀ ike na-ewe ụbọchị 30. Ọ bụrụ na ịbanyeghị na akaụntụ gị n'ime oge mwepụ̀ ike nke ụbọchị 30, a na-ehichapụ akaụntụ gị, a gaghịkwa ejikọta ahaojiarụ gị na akaụntụ gị.
 

 

Na-ewepụ̀ ike na akaụntụ Twitter gị

Mwepụ̀ ike na-amalite usoro ihichapụ akaụntụ Twitter gị kpamkpam. Nzọụkwụ a na-amalite windo ụbọchị 30 nke na-enye gị oghere ikpebi ma ị ga-achọ ịtogharị akaụntụ gị.

Iwepụ̀ ike na akaụntụ Twitter gị pụtara na agaghị elele ahaojiarụ gị (ma ọ bụ "ebenjìaka") yana profaịlụ ọha gị na twitter.com, Twitter maka iOS ma ọ bụ Twitter maka Android. 
 

 

Na-ehichapụ akaụntụ Twitter gị

Mgbe windo ụbọchị mwepụ̀ ike 30 gị gachara, a na-ehichapụ akaụntụ Twitter gị kpamkpam. Mgbe ịbanyeghị na akaụntụ gị n'oge windo ụbọchị 30, ọ na-eme ka anyị mara na ịchọrọ ihichapụ akaụntụ Twitter gị kpamkpam. Ozugbo ehichapụrụ akaụntụ gị, akaụntụ gị adịkwaghị na sistemụ anyị. Ị gaghị enwe ike ịtogharị akaụntụ mbụ gị ma ị gaghị enwe oghere ịnweta Twiit ochie ọ bụla gasi.

Ozugbo ewepụrụ ike na akaụntụ gị ka windo nkwụsị nke ụbọchị 30 gasịrị, aha njirimara gị ga-adị maka ndebanye aha site na akaụntụ Twitter ndị ọzọ.

 

Ihe kacha mma ị ga-ama tupu iwepuike na akaụntụ gị

Nke a bụ ihe ole na ole ị ga-eburu n'uche ma ọ bụrụ na ị kpebiela iwepụ̀ ike ma ọ bụ hichapụ akaụntụ Twitter gị:

  • Ihichapụ akaụntụ Twitter gị agaghị ehichapụ ozi banyere gị na igwe ọchụchọ dị ka Google ma ọ bụ Bing n'ihi na Twitter anaghị ejikwa saịtị ndị ahụ. Enwere usoro ị ga-eme ma ọ bụrụ na ịkpọtụrụ igwe nchọta.
  • Mgbe ị ịwepụ̀ru ike na akaụntụ Twitter gị, mkpọrọahà nke ahaojiarụ akaụntụ gị na Twiit ndị ọzọ ka ga-adị. Agbanyeghị, ọ gaghị ejikọta na profaịlụ gị n'ihi na profaịlụ gị agaghị adịkwa ọzọ. Ọ bụrụ na ị ga-achọ ka enyocha ọdịnaya n'okpuru Iwu gasị Twitter, ị nwere ike tinye akwụkwọ tiketi ebe a.
  • Ịkwesighi ihichapụ akaụntụ gị ka ị gbanwee aha ahaojiarụ ma ọ bụ ozi-e jikọtara na akaụntụ Twitter gị. Gaa na oziAkaụntụ ka imelite nke ahụ oge ọ bụla.
  • Ịbanye n'ime akaụntụ gị n'ime nkwụsị nke ụbọchị 30 na-eweghachi akaụntụ gị ngwa ngwa.
  • Ọ bụrụ na ịchọrọ ibudata data Twitter gị, ị ga-arịọrịrị ya tupu ị wepụ̀ ike na akaụntụ gị. Ịwepụ̀ ike na akaụntụ gị anaghị ewepụ data na sistemụ Twitter.
  • Twitter nwere ike idowe ụfọdụ ozi na akaụntụ gị ewepụ̀rụ̀ ike iji hụ maka nchekwa na nchebe nke ikpo okwu ya na ndị mmadụ na-eji Twitter. Enwere ike ịchọta ozi ndị ọzọebe a.
     

Ọ bụrụ na ị na-enwe nsogbu ijikwa akaụntụ Twitter gị, lelee ndụmọdụ ndị a maka ijikwa okwu nkịtị tupu ịhọrọ ihichapụ akaụntụ Twitter gị.

 
Instructions for:
Otu esi ewepụ̀ ike na akaụntụ gị
Step 1

Kpatụakara menu nsoroụzọ , wee kpatụ Ntọala na nzuzo.

Step 2
Step 3

Gụọ ozi mwepụ̀ ike na akaụntụ, wee kpatụ Wepụ̀ ike.  

Step 4

Tinye okwuntụghe gị mgbe akpaliri wee kpatụ Wepụ̀ ike.

Step 5

Gosi na ịchọrọ ịga n'ihu site na kpatụ Ee, Wepụ̀ ike.

Step 1

N'elu ebe nchịkọta nhọrọ, ị ga-ahụ akara ngosi ebe nchịkọta nhọrọ nsoroụzọ  ma ọ bụ akara ngosi profaịlụ gị. Kpatụ akara ngosi ọ bụla ị nwere, ma kpatụ Ntọala na nzuzo.

Step 2
Step 3

Gụọ ozi mwepụ̀ ike na akaụntụ, wee kpatụ Wepụ̀ ike.  

Step 4

Tinye okwuntụghe gị mgbe akpaliri wee kpatụ Wepụ̀ ike.

Step 5

Gosi na ịchọrọ ịga n'ihu site na kpatụ Ee, Wepụ̀ ike.

Step 1

Pịa akarangosi Ndị ọzọ  wee pịa Ntọala na nzuzo  site na menu ndọpụta.

Step 2
Step 3

Gụọ ozi mwepụ̀ ike na akaụntụ, wee pia Wepụ̀ ike

Step 4

Tinye okwuntụghe gị mgbe kpaliri ya na kwenye na ịchọrọ ịga n'ihu site na ịpị  Wepụ̀ ike na akaụntụ bọtịnụ.


Ọ bụrụ na ịchọta na ị na-atụ uche X ma ọ erughị ụbọchị 30, soro usoro ndị a banye naanị iji togharịa akaụntụ gị.
 

 

Ndebanye aha na iwepụ̀ ike na akaụntụ 

Iwepụ ike na akaụntụ X gị anaghị akagbu Ndebanye aha X akpaghi aka. Ọ bụrụ na ị nwere ndebanye aha akwụrụ ụgwọ ọ bụla (dịka, X Blue, Nsoro gasị Kaikē) azụtara site na ngwa X, ha ga-anọgide na-arụ ọrụ. Ị nwere ike ijikwa ndenye aha ndị a site na ikpo okwu ebe ị si debanye aha na mbụ. Ndebanye aha ndị azụrụ na X.com ga-akagbu ozugbo mgbe ị wepụ̀rụ̀ ike na akaụntụ gị.

Otu esi ewepụ ndebanye aha X Blue

Otu esi ewepụ ndebanye aha nsoro gasị Kaikē

 

FAQs Mwepụ̀ ike

Iwepụ̀ ike na Twitter ọ na-ehichapụkwa ozi òzugbo m?

N'ime oge mwepụ̀ ike nke ụbọchị 30, agaghị ehichapụ ozi òzugbo gị. Mgbe oge mwepụ̀ ike ọrụ kwụsịrị ma ehichapụ akaụntụ gị, a ga-ehichapụkwa ozi òzugbo ị zigara.

E wepụ̀rụ̀ m ike na akaụntụ m, mana gịnị kpatara ọ na-eji na-emegharị?

Ọ bụrụ na ị nyere ikike ngwa ndị ọbia ọ bụla ịnweta akaụntụ gị, ị nwere ike isi na ngwa ọzọ na-abanye na-akpaghị aka. N'ihi na ịbanye na Twitter na-emegharị akaụntụ gị ịdịìrè na-akpaghị aka, jide n'aka ị kagbu nweta ngwa ndị ọbia na akaụntụ Twitter gị.

Gịnị ga eme ma ọ bụrụ na enweghị m okwuntụghe m mgbe m na-agbalị iwepụ̀ ike?

Ọ bụrụ na ịnweghị ya na-aka, ma ọ bụ na ị na-enweta ozi na ọ dị njọ, ị nwere ike ịtọgharịa okwuntụghe gị. Gbalịa ịrịọ nrụpụta ozi-e maka ịtọgharị okwuntụghe.

Arịọrọ m ozi-e nrụpụta okwuntụghe, mana gịnị ga-eme ma ọ bụrụ na enwetaghị m ohere ịnweta adreesị ozi-e m nke m ji melite akaụntụ m?

Ọ bụrụ na ị tufuo ịnweta adreesị ozi-e gị nke ejikọrọ na akaụntụ Twitter gị, ị ga-achọ ịkpọtụrụ onye na-ahụ maka ọrụ email gị. Nweta enyemaka na ịnweta adreesị ozi-e gị. Mwepụ̀ ike bụ ihe omume nke onye ji akaụntụ akwadoro ga-emerịrị ma ọ bụ site na arịrịọ nke onye nwe akaụntụ enwetara. Naani ma ị nwere ike ịkpọtụrụ anyị site na adreesị ozi-e ekwenyesiri ike (ma ọ bụ nwee ike ịnweta akara ekwentị e mere nkwadoeziokwu na akaụntụ ahụ), anyị enweghị ike wepụ̀ ike na akaụntụ ahụ n'aha gị. Ọ bụrụ na ị nwere oghere inweta akara ekwentị mkpanaaka emere nkwadoeziokwu na akaụntụ gị, mgbe ahụ ị nwere ike  rịọ maka nrụpụta okwuntụghe.

Kedu otu m ga-esi wepụ̀ ike akaụntụ m akpọchiri ma ọ bụ kwụsịtụrụ?

Iji wepụ̀ ike na akaụntụ gị a kwụsịtụrụ ma ọ bụ akpọchiri akpọchi, biko nyefee arịrịọ ebe a. A pụkwara iziga arịrịọ nye ndị kọntaktị e depụtara n'okpuru ngalaba nglaba "Otu Esi Akpọtụrụ Anyị" nke Iwu Nzuzo anyị.

Ị nwekwara ike nweta enyemaka imeghe akaụntụ gị. Nweta ozi ndị ọzọ maka ijikwa akaụntụ gị akpọchiri ma ọ bụ kwụsịtụrụ, gụnyere itinye akwụkwọ mkpesa.

Kesaa akụkọ ederede a

Edemede a onyekwara gị aka?
Daalụ maka nzaghachi gị. Obi dị anyị ụtọ n'anyị nwere ike inyere aka!
Daalụ maka nzaghachi gị. Kedụ etu anyị nwere ike isi kwalite ederede a?
Daalụ maka nzaghachi gị. Nzaghachi gị gasị ga-enyere anyị aka ịkwalite edemede anyị n'ọdịniihu.